0^Abụ ỌmaNchịkọta Akwụkwọ nke mbụOnye ihe na-agara nke ọmaOnye Chineke tere mmanụAbụ Ọma Devid. Nke o dere mgbe o si nʼihu Absalọm gbapụ ọsọ ndụ.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid nke a na-eji ụbọ akwara akpọ.Ntụgharị uche nke abalịAbụ Ọma. Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Ọ bụ opi ka e ji abụ ya. Abụ Ọma nke Devid.Ekpere ụtụtụAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nke e ji ụbọ akwara abụ. Nʼusoro Sheminit. Abụ Ọma Devid.Ekpere nʼoge nsogbuAbụ Shiggaion nke Devid, nke ọ bụkuru Onyenwe anyị banyere Kush, onye Benjamin.Arịrịọ maka ikpe ziri eziAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid nʼusoro gittit.Ịdị ebube Chineke na nsọpụrụ nke mmadụAbụ Ọma. Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro olu abụ “Ọnwụ nke Ọkpara.” Abụ ọma Devid.Ekele nʼihi nnapụta ChinekeArịrịọ maka ikpe ziri eziAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid.Onyenwe anyị ebe mgbabaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro Sheminit. Abụ Ọma nke Devid.Ekpere maka enyemaka nʼoge ihe egwuAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid.Ekpere maka nnapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid.Ajọ omume nke ndị na-emebi iwuAbụ Ọma Devid.Onye ga-ebi nʼugwu nsọ Onyenwe anyị?Abụ miktam nke Devid.Ekpere maka iguzosi ikeEkpere Devid.Ekpere maka nnapụtaAbụ ọma Devid. Abụ Devid ohu Onyenwe anyị. Ọ bụụrụ Onyenwe anyị okwu niile nke abụ a mgbe Onyenwe anyị napụtara ya site nʼaka ndị iro ya niile, nakwa nʼaka Sọl. Ọ sịrị:Abụ mmeriAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid.Akaọrụ Chineke na iwu yaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Ekele maka mmeriAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro olu abụ nke “Nne ele nke ụtụtụ.” Abụ Ọma Devid.Akwa na abụ ekeleAbụ Ọma Devid.Onyenwe anyị na-azụ anyị dị ka atụrụAbụ Ọma Devid.Eze onyenwe ebubeAbụ Ọma Devid.Ekpere maka odudu na nnapụtaAbụ Ọma Devid.Ekpere nke ezi mmadụAbụ Ọma Devid.Abụ nke iguzosi ikeAbụ Ọma Devid.Ekpere maka enyemaka na-ekeleAbụ Ọma Devid.Olu Onyenwe anyịAbụ Ọma. Abụ nke ido obieze Devid nsọ.Abụ mgbapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Oge m dị gị nʼakaAbụ Ọma Devid. Abụ Maskil.Nkwupụta na mgbaghara mmehieỊdị mma na ịdị ukwuu Onyenwe anyịAbụ Ọma Devid. Mgbe ọ gbanwere omume ya mee ka onye na-ayị ara nʼihu Abimelek, onye nke chụpụrụ ya, ya a pụọ.Chineke dị mmaAbụ Ọma Devid.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid, bụ ohu Onyenwe anyị.Ajọ omume mmadụ na ịdị mma ChinekeAbụ Ọma Devid.Ọgwụgwụ ndụ mmadụAbụ Ọma Devid. Arịrịọ.Arịrịọ nʼoge nsogbuAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ maka Jedutun. Abụ Ọma Devid.Nkwupụta mmehieAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Abụ ekeleAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Ekpere onye ọrịaNchịkọta Akwụkwọ nke AbụọAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Maskil nke ụmụ Kora.Iru ụjụ na nkasiobi onye ezi omumeArịrịọ maka enyemakaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ maskil nke ụmụ Kora.Ekpere maka mgbapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro olu abụ “Okoko osisi lili.” Abụ maskil ụmụ Kora. Abụ maka agbamakwụkwọ.Abụ ọlụlụ nwunye ezeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ụmụ Kora. Nʼusoro olu abụ alamot. Otu Abụ.Chineke bụ ebe mgbaba anyịAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ụmụ Kora. Abụ Ọma.Chineke bụ eze nke ụwaOtu Abụ. Abụ Ọma nke ụmụ Kora.Abụ nke ZayọnAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ ụmụ Kora. Abụ Ọma.Nzuzu ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụbaAbụ Ọma Asaf.Ofufe zuruokeAbụ dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid. Mgbe Netan bụ onye amụma bịakwutere Devid nʼoge ya na Batsheba kwara iko.Ekpere maka mgbaghara mmehieAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ maskil Devid. Nke o bụrụ mgbe Doeg onye Edọm gara gwa Sọl sị, “Devid gara hụ Ahimelek nʼụlọ ya.”Ihe na-eche ndị ajọ omumeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro Mahalat. Abụ maskil Devid.Nzuzu nke ndị na-emebi iwuAbụ Ọma Devid. Abụ eji ụbọ akwara akpọ. Abụ maskil Devid. Mgbe ndị Zif gara sị Sọl, “Devid ọ dịghị ezo nʼetiti anyị?”Ekpere maka nchebeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ eji ụbọ akwara akpọ. Abụ maskil Devid.Ekpere nke onye enyi ya ghọrọ ya aghụghọAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Ọ bụ olu abụ “Nduru nọ nʼosisi Ook dị ebe dị anya.” Abụ nke Devid ka eji agụ ya. Abụ miktam. Mgbe ndị Filistia nọchibidoro ya nʼobodo Gat.Ekpere maka mgbapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nke olu abụ “E bibikwala” Devid. Abụ miktam. Mgbe ọ gbapụrụ ga biri nʼime ọgba nkume nʼihi Sọl.Ntụkwasị obi nʼime ChinekeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nke olu abụ “E bibikwala.” Abụ Devid. Abụ miktam.Ahụhụ nke ndị na-emebi iwuAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Devid. Abụ miktam nke eji olu abụ “E bibikwala,” abụ. Mgbe Sọl zipụrụ ndị ikom ka e chee ụlọ Devid nche nʼihi igbu ya.Ekpere maka nnapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Ọ bụ olu abụ eji ekwe “Okoko lili nke Ọgbụgba Ndụ.” Abụ miktam nke Devid maka izi ihe. Mgbe ọ lụsoro Aram Naharaim na Aram Zoba ọgụ, nakwa mgbe Joab lọghachitara, tigbuo narị ndị Edọm iri nʼabụọ na Ndagwurugwu Nnu.Ekpere maka nnapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid nke eji ụbọ akwara akpọ.Ekpere nke onye nọ na nsogbuAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Maka Jedutun. Abụ Ọma Devid.Ịnọgide nʼokwukweAbụ Ọma Devid, mgbe ọ nọ nʼọzara Juda.Onye ihe Chineke na-agụsị agụụ ikeAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Ekpere maka nchekwaAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid. Otu Abụ.Ịdị mma na ịdị ike nke ChinekeAbụ dịrị onyeisi abụ. Otu Abụ. Abụ Ọma.Abụ ekeleAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ eji ụbọ akwara akpọ. Abụ Ọma. Otu Abụ.Abụ ekeleAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Nke Devid. Abụ Ọma. Otu Abụ.Chineke nke ụwa niileAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Eji olu abụ “Okoko Lili.” Abụ Devid.Ekpere maka nnapụtaAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Nke Devid. Arịrịọ.Ekpere maka nnapụtaEkpere maka ndụ ogologoAbụ nke Solomọn.Ekpere maka ezeNchịkọta Akwụkwọ nke atọAbụ Ọma Asaf.Ọgwụgwụ nke ndị na-emebi iwuAbụ maskil nke Asaf.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nke olu abụ “E bibikwala.” Abụ Ọma Asaf. Otu Abụ.Ikpe ikpe ziri ezi nke ChinekeAbụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Nke eji ụbọ akwara akpọ. Abụ Ọma Asaf. Otu Abụ.Ike mmeri nke ChinekeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Maka Jedutun. Abụ nke Asaf. Abụ Ọma.Nkasiobi nʼoge nsogbuAbụ maskil nke Asaf.Chineke na ndị yaAbụ Ọma Asaf.Akwa nʼihi mbibi JerusalemAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Ọ bụ olu abụ eji ekwe “Okoko lili nke Ọgbụgba Ndụ” Abụ Ọma nke Asaf.Ekpere maka nnapụtaAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Abụ nke Asaf nʼusoro gittit.Ịdị mma nke ChinekeAbụ Ọma Asaf.Chineke onye ikpe kachasị ndị ikpeAbụ, bụ Abụ Ọma Asaf.Ekpere maka mmeriAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Abụ Ọma ụmụ Kora nʼusoro gittit.Agụụ nke ụlọnsọ ChinekeAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Abụ Ọma ụmụ Kora.Ekpere maka ihuọmaEkpere Devid.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma ụmụ Kora. Otu Abụ.Abụ maka ZayọnAbụ, bụ Abụ Ọma ụmụ Kora, nke dịrị onyeisi Abụ. Nʼusoro olu abụ Mahalat leannot. Abụ Maskil nke Heman onye Ezra.Akwa maka enyemakaAbụ maskil nke Etan, onye Ezra.Ọgbụgba ndụ Chineke na DevidNchịkọta nke anọEkpere Mosis, bụ onyeozi Chineke.Ebighị ebi Chineke na ịdị mkpụmkpụ nke ndụ mmadụChineke onye na-echebe anyịAbụ Ọma. Abụ maka ụbọchị izuike.Ekele maka ịdị mma ChinekeỊdị ukwuu nke Onyenwe anyịChineke, onye ikpe nke mmadụ niileToonu Onyenwe anyịKpọọnụ isiala nye Onyenwe anyịChineke onye na-achị ihe niileAbụ Ọma.Toonu Onyenwe anyị onye ezi omumeToonu Chineke dị nsọAbụ Ọma maka ikele ekele afọ ojuju.Toonu ChinekeAbụ Ọma Devid.Nkwa ezeEkpere nke onye nọ na mmekpa ahụ na ọnọdụ ịda mba, na-ekwupụta otu o si dịrị ya nʼihu Onyenwe anyị.Arịrịọ maka ime ebereAbụ Ọma Devid.Gọzie Onyenwe anyịToonu Chineke onye okikeToonu Chineke onye na-edebe ọgbụgba ndụToonu Chineke onye ebereNchịkọta nke iseEkele maka Chineke onye na-anapụtaAbụ, Abụ Ọma Devid.Ekpere nʼoge nsogbuAbụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Abụ Ọma Devid.Ntamu nʼoge nsogbuAbụ Ọma Devid.Onyenwe anyị na onye ya o tere mmanụToonu Onyenwe anyịỤgwọ ọrụ nke onye ezi omumeAbụ otutoAbụ ncheta ngabigaNyenụ Chineke otutoChineke na-anapụtaToo ya nʼihi ịhụnanya yaKelee Onyenwe anyịAbụ nrigo.Ekpere maka nnapụtaAbụ nrigo.Inyeaka si nʼebe Onyenwe anyị nọAbụ nrigo, nke Devid.Ekpere maka udo JerusalemAbụ nrigo.Ekpere maka ebereAbụ nrigo. Nke Devid.Ekele maka mgbapụtaAbụ nrigo.Chineke onye na-echebe ndị yaAbụ nrigo.Abụ ekele maka mgbapụtaAbụ nrigo, nke Solomọn.Chineke dị mkpaAbụ nrigo.Ngọzị dịrị ndị na-atụ egwu Onyenwe anyịAbụ nrigo.Ekpere megide ndị iro IzrelAbụ nrigo.Mkpụrụobi na-ele anya ChinekeAbụ nrigo, nke Devid.Abụ nke ndị dị nwayọọ nʼobiAbụ nrigo.Devid na igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyịAbụ nrigo, nke Devid.Ngọzị nke ibi nʼotuAbụ nrigo.Toonu Onyenwe anyịToonu Onyenwe anyịAbụ ekeleAbụ ndị a dọtara nʼaghaAbụ Ọma Devid.Onyenwe anyị bụ onye kwesiri ntụkwasị obiAbụ nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Chineke maara ihe niileAbụ nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid.Ekpere maka nchebeAbụ Ọma Devid.Arịrịọ nke ezi mmadụAbụ maskil nke Devid. Mgbe ọ nọ nʼọgba nkume. Ekpere.Ekpere nke onye mkpọrọAbụ Ọma Devid.Ekpere maka enyemakaAbụ Ọma nke Devid.Abụ nke dike nʼaghaAbụ Ọma otuto, nke Devid.Ịdị mma nke ChinekeTụkwasị Chineke obiOnyenwe anyị dike, na onye amaraToonu Onyenwe ihe niileAbụ otutoKa ihe niile too Onyenwe anyị